Keariene Muizz

 

Keariene Muizz
mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
mba o sịNjikota Obodo Amerika Dezie
ụbọchị ọmụmụ ya18 Novemba 1977 Dezie
Ebe ọmụmụChicago Dezie
ọrụ ọ na-arụonye ese, àgwà redio Dezie
ebe agụmakwụkwọUniversity of Paris Dezie
ikike nwebiisinka dị ka onye okikeỌrụ nwebiisinka chekwara Dezie

Keariene Muizz ( / kɪəˈr iːn / ; amuru Nọvemba 18, 1977) bu onye ihe osise America nke oge a ama ama maka igosiputa ihe oyiyi nke Paris na ibu onye mbu meputara uwe sitere na eserese mmanụ o mere. [1] A makwaara Keariene itinye akwụkwọ ọgụgụ psychoanalytic nke Sigmund Freud n'ime echiche nka ya. Na mgbakwunye, ọ bụ onye nta akụkọ nka na omenala na-agbasa ozi na KX 93.5 fm, Radio Caravan. [2]

  1. No buttons, no zippers, just canvas: The dress made out of an oil painting. The Today Show. Archived from the original on 2017-12-30.
  2. KX 93.5 FM Radio Caravan. KX 93.5 FM. Archived from the original on 2014-12-27. Retrieved on 2014-12-27.

Developed by StudentB